Sepụta eserese na-egosi ihe ndị ezinaụlọ gi na-eji mmiri eme kwa ụbọchị . Ụbọchị niile, see ihe I ji mmiri mee.
Ị ṅụrụ mmiri?I ji mmiri saa eze?I ji ya kwọọ aka gi? I ji ya saa akwa? I ji ya gbaa mmiri na ihe a kụrụ n’ugbo? I nwere ike iji ihe eserese kọọ akụkọ mmiri ezinaụlọ gị ?