IJI ỌNỤỌGỤGỤ AGỤ EGWU

Kpakọtaa ololo ochie na-awa awa
Gbanye mmiri n’ime ololo niile. Ọhaka mmiri dị n’ololo ọbụla ga-adị iche iche.
I nwere ike iji agwa tejuo mmiri
Anyị ejirila ZOBO tejuo mmiri di na ololo egwu anyị.

Dịka Ị na-awụnye ya mmiri, agwa mmiri ga na-agbanwe

Dika mmiri dị n’ololo na-agbago, ụda egwu gị ga na-agbada ma ị metu ya aka.
Dee ọnụọgụgụ 0-9 n’ololo egwu gị.

Copyright Polly Alakija

I nwere ike imepụta ụda ụmụ gị ga-eji gwuo egwuregwu?