JE MMIRI M
I nwere ike ise ihe Ị na-eche n’obi gị?
Ụmụ gi gaa ịchụ mmiri lọta, gwa ha see ihe ha hụrụ , Ihe ha siri n’imi, Ihe ha nụrụ , Ihe ha metụrụ aka na ihe ha detụrụ ire
Ha nwere ike ịna-edepụta ihe na-eme oge ha na-aga ije mmiri ha, ma ọ bụ biputa templeti anyị ebe a :