MEE IHE PỤTARA IHE
I nwere ike iji ihe ndị a na-achọta n’ụlọ mepụta ihe e ji amụ ihe kacha mma.

Ụmụ gị nwekwara ike inye aka mepụta ha!
Tụtụkọtaa ololo ochie gị na okwuchi ha niile.
I nwere ike iji akwa chọọ akwụkwọ ọnụọgụgụ Ị chapụtara mma

Ụmụ gị ga-etinyerịrị ọnụọgụgụ okwuchi ololo zuru ezu na akwụkwọ ọnụọgụgụ.


Copyright Polly Alakija