MKPARỊTA ỤKA KANO

Ndeewo Fatima! Sannu Fatima!

Fatima na-arụ na Alliance Francaise nke dị na Kano

Copyright Polly Alakija

Fatima na-asụ asụsụ Awụsa. Awụsa bụ asụsụ ala Africa a na-asụ karịsịa n’obodo Africa . Ihe dịka nde mmadu narị na iri ise na-asụ Awụsa.Asụsụ Awụsa nwere olu di iche na mpaghara dị iche iche dịka Ghana, Chad na Cameroon.

Kano bụ obodo na-esote obodo kacha nnukwu na Nigeria. Ọ bụ obodo ochie ebe a na-azụ ahia mba ofesi kemgbe narị afọ gara aga. N’afọ nari nke iri abụọ, Kano ghọrọ Sultanate. N’afọ narị nke iri na itoolu, Kano ghọrọ isi obodo nke Sokoto Caliphate. Na mbụ, e ji ahụ ụlọ siri ike gbaa ya gburu gburu.I nwere ike ịhụ ụfọdụ akụkụ ahụ ụlọ ndị ahụ ruo taa.

Copyright Creative Common

N’obodo ochie, I ka nwere ike ịhụ olulu uhie indigo.

Copyright Creative Common

Afọ niile, onye isi obodo Kano bụ Emir na-eme emume Durbar iji cheta Eid al-Fitr na Eid al-Adha.

Copyright Don Camillo