ONYE NA-ECHU MMIRI KARỊA N'ỤLỌ UNU? N'azu Sepụta ọdịdị obere ụlọ unu n’akwụkwọ edeghi ihe Nye ohere ka onye ọbụla n’ ezinaụlọ gị detuo ọhaka mmiri ọ na-echu ụbọchị niile. Na ngwucha izu ụka, gbakọọ ya ọnụ! Copyright Polly Alakija